Pular para o conteúdo
Publicidade

Ler a Bíblia

Por Bíblia Online

Ler a Bíblia é essencial para a vida cristã. A Escritura é lâmpada para os pés, alimento para a alma e espada do Espírito. O cristão que lê a Bíblia é transformado pela Palavra.

A importância de ler

Meditar na Palavra dia e noite traz prosperidade e bom sucesso. Ler a Bíblia ilumina o entendimento e fortalece a fé.

Esitela nʼọnụ gị wezuga ihe dị nʼAkwụkwọ Iwu a. Kama na-atụgharị uche gị na ya ehihie na abalị, ka i si otu a lezie anya imezu ihe niile e dere nʼime ya. Mgbe ahụ ga-aba ụba, ihe ga-agakwara gị nke ọma.

Okwu gị bụ oriọna dịrị ụkwụ m

bụrụkwa ìhè nʼụzọ m.

Mkpughepụ na nkọwa nke okwu gị na-enye ìhè;

na-eme ka ndị na-enweghị uche ghọta ihe.

O, otu m si hụ iwu gị nʼanya!

Ana m atụgharị uche na ya ogologo ụbọchị niile.

Iwu gị na-eme ka amamihe m karịa nke ndị iro m,

ha na-anọnyere m oge niile.

Enwere m nghọta karịa ndị na-ezi m ihe,

nʼihi na ana m atụgharịa uche nʼiwu gị niile.

Olee ụzọ nwa okorobịa ga-esi bie ndụ dị nsọ?

bụ site nʼibi ndụ dịka okwu gị si dị.

Eji m obi m niile na-achọsi gị ike.

Ekwela ka m kpafuo site nʼihe niile i nyere nʼiwu.

Ezoola m okwu gị niile nʼobi m,

igbochi m imehie imegide gị.

A Escritura é inspirada

Toda a Escritura é útil para ensinar, corrigir e instruir em justiça. Examine as Escrituras — nelas encontramos a vida eterna.

Ihe niile dị nʼakwụkwọ nsọ bụ ihe si nʼuche Chineke pụta. Ha bara uru maka izi anyị ihe, igosi erughị eru anyị, ịtụziri anyị aka nʼụzọ dị mma, na ịzụ anyị nʼụzọ ezi omume: ka onye nke Chineke zuo oke, dịkwa njikere maka ịrụ ezi ọrụ niile ọbụla.

Unu na-enyocha akwụkwọ nsọ nʼihi na unu chere na unu ga-esite na ha nwee ndụ ebighị ebi maọbụ ha na-agba ama banyere m.

Nʼihi na ihe niile edere nʼoge gara aga bụ iji kuziere anyị ihe, ka anyị nwee ike isite na ntachiobi nakwa nkasiobi, nke dị nʼakwụkwọ nsọ nwee olileanya.

Ngọzị na-adịrị onye ahụ na-agụpụta okwu ndị a dị nʼamụma a. Ngọzị na-adịkwara ndị na-anụ ya, ma nabata ihe e dere nʼime ya nʼobi ha. Nʼihi na oge mmezu ha dị nso.

Tutu ruo mgbe m ga-abịa nʼebe ahụ, na-agụpụta ma na-akọwakwara ndị chọọchị ihe e dere nʼime akwụkwọ nsọ. Na-ekwusakwa okwu Chineke.

Estudar com diligência

Os bereanos eram mais nobres porque examinavam as Escrituras diariamente. O estudo dedicado da Bíblia produz maturidade espiritual.

Ma ndị bi na Beria jiri obi ghere oghe nabata okwu a karịa ndị bi na Tesalonaịka. Nʼihi na ha ji ịnụ ọkụ nʼobi nara okwu ahụ, na-enyocha Akwụkwọ Nsọ kwa ụbọchị, ka ha mara ma ihe ha na-ekwu bụ eziokwu. Ha mere nke a ụbọchị niile.

Nke a mere nʼihi na Ezra kpebiri nʼobi ya ịmụ, na idebe iwu Onyenwe anyị, na ịbụ onye ozizi nke okwu Chineke nye ụmụ Izrel.

Ha gụpụtara site nʼakwụkwọ iwu Chineke ahụ, sụgharịa ya, kọwazie ọkpụrụkpụ okwu niile dị nʼihe a gụpụtara, mee ka ndị mmadụ ghọta ihe a na-agụpụta nke ọma.

Jisọs zara ha sị, "bụ na unu adịghị ejehie ụzọ nʼihi na unu aghọtaghị ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ, maọbụ ike Chineke?

Iwu ndị a m na-enye gị taa ka ga-eme ka dịrị gị nʼobi. ga-akụziri ya ụmụ gị. Kwuo okwu banyere ha mgbe na-anọdụ ala nʼụlọ gị, mgbe na-aga nʼokporoụzọ, mgbe na-edina ala na mgbe i si nʼihe ndina bilie. Keenụ ha dịka ihe ịrịbama nʼelu aka unu, kekwasịkwa ha dịka ihe ncheta nʼegedege ihu unu.

Ịba uru nke amamihe

Nwa m, bụrụ na nabata okwu ọnụ m niile

zobekwa iwu m niile nʼime obi gị,

tọọ ntị gị nʼala nye amamihe,

wepụta obi gị inwe nghọta.

E, bụrụ na bụ ihe ọmụma ka na-akpọku,

bụrụkwa na bụ nghọta ka na-eweliri olu gị,

bụrụ na na-achọ ya dịka i si achọ ọlaọcha

maọbụ akụ nke zoro ezo,

mgbe ahụ, ga-aghọtakwa ihe bụ ịtụ egwu Onyenwe anyị

chọtakwa ihe ọmụma nke Chineke.

Nʼihi na bụ Onyenwe anyị na-enye amamihe;

nʼebe nọ ka nghọta na ihe ọmụma na-esi abịa.

Seja o primeiro