Pular para o conteúdo
Publicidade

Nem só de pão vive o homem

Por Bíblia Online

'Nem só de pão vive o homem' — essa declaração de Jesus ao diabo no deserto revela que a Palavra de Deus é o verdadeiro alimento que sustenta a vida em plenitude.

O verdadeiro alimento

Quando tentado a transformar pedras em pão, Jesus respondeu com a Escritura: a vida humana depende de toda palavra que sai da boca de Deus.

Ma Jisọs zara, "E dere ya nʼakwụkwọ nsọ sị, bụghị naanị site na achịcha ka mmadụ si adị ndụ, kama site nʼokwu niile si nʼọnụ Chineke pụta.."

Ekwensu sịrị ya, "bụrụ na bụ Ọkpara Chineke, gwa nkume a ka ghọọ achịcha."

Jisọs zara ya sị, "E dere ya, bụghị naanị site na achịcha ka mmadụ ga-eji dị ndụ."

E, o wedatara mmụọ gị ala mgbe o mere ka ihe oriri kọ gị, mgbe o mere ka i rie mánà, nri ahụ gị na nna gị na-amaghị ihe bụ. O mere nke a igosi gị na izi gị na bụghị naanị achịcha ka mmadụ ga-eji dị ndụ, kama bụ nʼokwu niile nke si nʼọnụ Onyenwe anyị pụta.

Jesus, o pão vivo

Jesus é o pão da vida que desceu do céu. Quem come deste pão viverá para sempre. Ele é o sustento que satisfaz a fome da alma.

Jisọs sịrị ha, "Abụ m achịcha ahụ na-enye ndụ. Onye ọbụla na-abịakwute m, agụụ agaghị agụ ya. Onye ọbụla kwa kweere na m, akpịrị agaghị akpọ ya nkụ.

Abụ m achịcha nke ndụ.

Abụ m achịcha dị ndụ nke siri nʼeluigwe bịa. bụrụ na onye ọbụla erie achịcha a, ga-adị ndụ ruo ebighị ebi. Nri a bụ anụ ahụ m, nke m ga-enye maka ndụ nke ụwa."

Dị ka Nna ahụ dị ndụ zitere m, ana m adịkwa ndụ nʼihi Nna ahụ, otu a ka onye na-eri m ga-adịkwa ndụ site na m. Nke a bụ achịcha ahụ si nʼeluigwe bịa. Nna nna unu ha riri mánà ma nwụkwaa, ma onye ọbụla na-eri achịcha a ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi."

Buscar o Reino acima de tudo

Não andeis ansiosos pelo que comer ou beber. Buscai primeiro o Reino de Deus, e todas estas coisas vos serão acrescentadas.

Echegbula onwe unu

"Nʼihi nke a ka m ji na-asị unu, unu echegbula onwe unu banyere ndụ unu, ihe unu ga-eri, maọbụ ihe unu ga-aṅụ, maọbụ banyere ahụ unu, ihe unu ga-eyi nʼahụ. bụ ndụ akarịghị nri eji azụ ya, ka bụ ahụ akarịghị ihe e ji ekpuchi ya?

Ya mere, unu adọgbula onwe unu maka ihe unu ga-eri maọbụ ihe unu ga-aṅụ. Unu echegbukwala onwe unu. Nʼihi na bụ ihe ndị a ka ndị mba nke ụwa na-achụso, ma Nna unu makwara na ha dị unu mkpa. Kama chọọnụ alaeze ya, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị a niile.

Ma otu dị, ndị na-eso ụzọ ya rịọrọ ya sị, "Onye ozizi rienụ nri."

Ma sịrị ha, "Enwere m nri m na-eri nke unu na-amaghị maka ya."

Mgbe ahụ ndị na-eso ụzọ ya sịrịtara onwe ha, "ga-abụ na o nwere onye butere ya nri?"

Jisọs sịrị ha, "Nri m bụ ime uche onye ahụ zitere m nakwa ịrụcha ọrụ ya.

A sịkwarị na osisi fiig amaghị ifuru,

na dịghị mkpụrụ dị nʼosisi vaịnị,

a sịkwa na mkpụrụ osisi oliv ebilata

na ala ubi niile emepụtaghị ihe oriri,

a sịkwa na dịghị atụrụ dị nʼọgba anụ,

na dịkwaghị ehi nọ nʼụlọ anụmanụ,

mụ onwe m ga-anọgide na-aṅụrị ọṅụ nʼime Onyenwe anyị.

Aga m etegharịkwa egwu ọṅụ nʼime Chineke Onye nzọpụta m.

Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị bụ ike m,

na-eme ụkwụ m abụọ ka ha dịka nke ele.

na-emekwa ka m zọọ ije nʼebe niile dị elu.

Nke a dịrị onyeisi abụ, nʼụbọ akwara m dị iche iche.

Seja o primeiro