Pular para o conteúdo
Publicidade

Orgulho

Por Bíblia Online

O orgulho é um dos pecados mais condenados na Bíblia. Deus resiste aos soberbos, mas dá graça aos humildes. A humildade é o caminho da honra verdadeira.

Deus resiste ao soberbo

A soberba precede a ruína e o orgulho antecede a queda. Deus abomina o coração altivo e promete humilhar quem se exalta.

Nganga na-eweta ịla nʼiyi,

mpako na-ewetakwa ọdịda.

Onyenwe anyị kpọrọ ndị nwere obi dị mpako asị.

Mara nke a nke ọma: Ha aghaghị ịta ahụhụ.

dị ụzọ nke ziri ezi nʼanya mmadụ,

ma nʼikpeazụ na-eduba nʼọnwụ.

Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ ịkpọ ihe ọjọọ asị.

Akpọrọ m nganga na mpako,

omume ọjọọ nakwa okwu gbagọrọ agbagọ asị.

Nganga bịa, nlelị a na-eso ya,

ma onye dị umeala nʼobi na-amụta ihe.

Nganga bịa, nlelị a na-eso ya,

ma onye dị umeala nʼobi na-amụta ihe.

Nganga mmadụ na-eme ka daa,

ma mmadụ ahụ dị umeala nʼobi ga-eweta nsọpụrụ.

Nganga mmadụ na-eme ka daa,

ma mmadụ ahụ dị umeala nʼobi ga-eweta nsọpụrụ.

Tupu mmadụ adaa obi ya na-ejupụta na nganga,

ma inwe obi umeala na-eweta nsọpụrụ.

Tupu mmadụ adaa obi ya na-ejupụta na nganga,

ma inwe obi umeala na-eweta nsọpụrụ.

Onyenwe anyị na-adọtu ma na-adọrisi ụlọ nke onye mpako,

ma oke ala nke nwanyị di ya nwụrụ ka na-elekọta.

Humildade como caminho

Humilhai-vos diante do Senhor e Ele vos exaltará. A grandeza no Reino vem pelo serviço humilde, não pela autopromoção.

Ma na-enye anyị amara karịa. Ya mere, Akwụkwọ nsọ ji sị,

"Chineke na-eguzo imegide ndị na-ebuli onwe ha elu,

ma na-enye ndị dị umeala nʼobi amara."

Wedanụ onwe unu ala nʼihu Onyenwe anyị ga-ebulikwa unu elu.

Ka nwanna ọbụla bụ ogbenye ṅụrịa ọṅụ, mgbe ọbụla e weliri ya elu. Ka onye bụ ọgaranya mgbe a na-eme ka nọdụ ya dị ala, nʼihi na ndị bara ụba ga-akpọnwụ dị ka okoko osisi.

Nʼotu aka ahụ, unu ụmụ okorobịa, doonụ onwe unu nʼokpuru ndị bụ okenye. Unu niile werenụ obi umeala na-ejeritara onwe unu ozi, nʼihi na,

"Chineke na-eguzo imegide ndị na-ebuli onwe ha elu,

ma na-enye ndị dị umeala nʼobi amara."

Ya mere, wedanụ onwe unu nʼokpuru aka dị ike nke Chineke, ka o bulie unu elu nʼoge ya. Hapụrụnụ ya nsogbu unu na nchegbu unu, nʼihi na ihe banyere unu na-emetụ ya nʼobi.

Nʼihi na onye ọbụla ga-ebuli onwe ya elu ka a ga-eweda nʼala, ma onye ọbụla na-eweda onwe ya ala ka a ga-ebuli elu."

Emela ihe ọbụla nʼihi naanị ọdịmma nke gị, maọbụ bie ndụ nʼụzọ ịdọtara onwe gị otuto efu. Kama bụrụ onye wedara onwe ya ala, onye na-ahụ ndị ọzọ dị ka ndị ka ya mma. Echela echiche banyere naanị ihe metụtara gị, kama, na-eleba anya nʼihe banyere ndị ọzọ.

Na mmekọrịta unu na ibe unu, nweenụ ụdị uche ahụ nke dị nʼime Jisọs Kraịst:

Os perigos do orgulho

O orgulho cega, gera contendas e afasta de Deus. A Escritura adverte contra a soberba da vida e a vã glória mundana.

Nʼihi na ihe niile dị nʼụwa, ihe ndị ahụ niile anụ ahụ anyị, na anya anyị na-achọ, ya na ịnya isi mmadụ banyere ihe bụ na ihe o nwere, esiteghị nʼebe Nna nọ, kama ha sitere nʼụwa.

Ya mere, bụrụ na na-eche na guzosiri ike, lezie anya ka ghara ịda.

A sịkwa na m ewere ihe niile m nwere nye ndị ogbenye, werekwa anụ ahụ m nye ka ere ya ọkụ nʼihi ka m nyaa isi, ihe ndị a niile abaghị uru, ma m enweghị ịhụnanya.

Nʼihi na Chineke họọrọ ihe dịkarịrị ala nke ụwa, na ihe a jụrụ ajụ, jiri ha mee ka ihe ụwa chere na baghị uru, bụrụ ihe bara uru. Ka mmadụ ọbụla ghara ịnya isi nʼebe Chineke nọ.

Ma, "Onye ọbụla na-anya isi, ya nyaa nʼime Onyenwe anyị." Nʼihi na bụghị onye ji aka ya bulie onwe ya elu ka a na-anabata, kama bụ onye Onyenwe anyị jiri aka ya bulie.

sịkwara, "bụ ihe sitere nʼime mmadụ pụta na-emerụ ya. Nʼihi na bụ nʼime obi mmadụ ka echiche ọjọọ niile si apụta, ya na ịkwa iko niile dị iche iche, izu ohi, igbu mmadụ, ịkwa iko nke ndị nwere di na nwunye, ọchịchọ ịdọtara onwe gị ihe ndị ọzọ nwere, ekworo, aghụghọ niile, adịghị ọcha niile, inwe anya ụfụ nʼebe ndị ọzọ nọ, nkwulu niile, nganga na enweghị uche ọbụla. Ihe ọjọọ ndị a niile na-esite nʼime mmadụ a pụta. Ha bụkwa ihe na-emerụ mmadụ."

Nganga na-eweta esemokwu,

ma a na-ahụ amamihe nʼime ndụ ndị na-anata ndụmọdụ.

Obi umeala bụ egwu Onyenwe anyị,

ụgwọ na-akwụ bụ akụnụba, na nsọpụrụ na ndụ ogologo.

Ndị ọgaranya

Nye ndị bụ ọgaranya nʼoge ugbu a iwu ka ha ghara ịnya isi, maọbụ tụkwasị obi ha nʼakụnụba, nke a na-ejighị aka. Kama ka ntụkwasị obi ha dịrị na Chineke onye na-enyezu anyị ihe niile site nʼakụ ya nʼihi ime anyị obi ụtọ.

O olhar de Deus

O Senhor não olha como o homem. Ele vê o coração e se agrada dos quebrantados de espírito e dos que tremem diante da sua Palavra.

Ma Onyenwe anyị zara Samuel sị ya, "Ejila ihu mmadụ maọbụ ito ogologo ya ekpebi, nʼihi na onye a abụghị ya. Onyenwe anyị adịghị ahụ ihe dịka mmadụ si ahụ. Mmadụ na-ele anya nʼelu ahụ, ma Onyenwe anyị na-ele anya nʼobi."

"Anọgidela na-ekwu okwu site na mpako,

ekwekwala ka ọnụ gị kwupụta okwu nganga.

Nʼihi na Onyenwe anyị bụ Chineke maara ihe niile,

ya bụ onye na-anwale ọrụ niile.

bụghị aka m mere ihe ndị a niile,

mee ka ha ji dịrị?

Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara.

"Ma olee ndị ihe ha na-atọ m ụtọ,

bụ ndị ahụ nwere obi umeala, ndị na-adịghị ebuli onwe ha elu,

ndị na-amakwa jijiji nʼokwu m.

Ugbu a, mụ bụ Nebukadneza na-eto, na-asọpụrụ Eze nke eluigwe, nʼihi na ọrụ ya niile dị mma, ụzọ ya niile kwụ ọtọ. Nʼihi na o nwere ike ijide ndị nganga kwanye ha ọnụ nʼime ntụ.

Ma eze Izrel zaghachiri, "Gwa ya, Onye na-ebu agha na-anya isi naanị mgbe a lụchara agha, bụghị tupu a lụọ agha.’ "

Na-ebinụ nʼudo. A bụla onye mpako, unu na ndị ọnọdụ ha dị ala na-enwe mmekọrịta, echekwala na maara ihe niile.

Ma mkpụrụ nke Mmụọ Nsọ bụ, ndụ ịhụnanya, na ọṅụ, na udo, na ogologo ntachiobi, na obiọma, na ịdị mma, na ikwesi ntụkwasị obi, ịdị nwayọọ, na ijide onwe. dịkwaghị iwu na-emegide ihe ndị a.

Seja o primeiro