Pular para o conteúdo
Publicidade

Paciência

Por Bíblia Online

A paciência é fruto do Espírito e virtude essencial da vida cristã. Deus é paciente conosco, e nos chama a ser pacientes com os outros e nas provações.

A paciência de Deus

Deus é clemente e tardio em irar-se. Sua paciência revela seu desejo de que todos se arrependam e cheguem ao conhecimento da verdade.

Onyenwe anyị nwere obi ọmịiko na-emekwa amara.

dịghị ewe iwe ọsịịsọ, o jupụtara nʼịhụnanya.

Onyenwe anyị anaghị anọ ọdụ nʼimezu nkwa ya, dịka ndị ụfọdụ nʼahụta ya na bụ ịnọ ọdụ. Kama o nwere ntachiobi nʼebe unu nọ, nʼihi na chọghị ka onye ọbụla laa nʼiyi, kama chọrọ ka onye ọbụla bịaruo na nchegharị.

Ndị enyi m, unu echefula otu okwu a, nʼanya Chineke, otu ụbọchị dịka puku afọ, puku afọ dịkwa ka otu ụbọchị.

Dọwakwaanụ obi unu,

bụghị uwe unu.

Lọghachikwutenụ Onyenwe anyị bụ Chineke unu,

nʼihi na bụ onye na-eme amara, na onye obi ebere.

bụ onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ. O jupụtara nʼịhụnanya.

naghị eme ọsịịsọ nʼinye ntaramahụhụ.

bụ nʼihi nke a ka e ji gosi m ebere, ka Kraịst Jisọs site nʼime m, bụ onye kachasị dị njọ, gosi enweghị ọgwụgwụ nke ntachiobi ya, ka m bụrụ ihe nlere anya nye ndị ahụ niile ga-ekwere na ya, ma nata ndụ ebighị ebi.

Ma Onyenwe anyị nọkwa na-echere ka unu bịakwute ya,

ka o gosi unu ịhụnanya ya.

O jikeere imere unu ebere, nʼihi na Onyenwe anyị bụ Chineke na-ekpe ikpe ziri ezi.

Ngọzị na-adịkwara ndị niile na-ele anya inyeaka ya.

Esperar com paciência

Os que esperam no Senhor renovam as forças. A paciência produz caráter, e o caráter produz esperança que não decepciona.

Chere Onyenwe anyị;

dịrị ike, nwekwaa ume,

ma chere Onyenwe anyị.

Dere duu nʼihu Onyenwe anyị,

were ndidi chere ya;

echegbula onwe gị mgbe ndị ọzọ na-enwe ọganihu,

mgbe ha na-emezu atụmatụ ọjọọ ha niile.

Ụtụtụ ụbọchị niile, O Onyenwe anyị, ga-anụ olu m;

aga m ekwupụtara gị ihe niile na-akpa m mkpa.

Aga m elekwa anya ọsịsa gị.

Ma bụrụ na olileanya anyị dabeere nʼihe ahụ anyị na-enwetabeghị, anyị ga-eji ndidi chere tutu ihe ahụ erute anyị aka.

Nweenụ obi aṅụrị nʼime olileanya, nweenụ ntachiobi nʼime nsogbu, na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile.

Nọrọnụ jii. Onyenwe anyị ga-alụrụ unu ọgụ."

Paciência nas provações

O amor é paciente. A paciência é marca de maturidade espiritual e nos permite perseverar mesmo quando as circunstâncias são adversas.

Ịhụnanya na-enwe ogologo ntachiobi, na-enwekwa obi ebere. dịghị ekwo ekworo, naghị enwe anya ukwu, naghị anya isi. nakwaghị ebuli onwe ya elu. naghị eme ihe na-akpasu iwe, naghị achọ ihe nke naanị ya, naghị ewe iwe ọsịịsọ. nakwaghị agụkọ ihe ọjọọ niile e mere ya.

Ya mere, ka ike ghara ịgwụ anyị ime ihe ọma. Nʼihi na mgbe e mesiri, mgbe oge ya ruru, anyị ga-eweta ngọzị dị ukwuu dị ka ihe ubi, ma bụrụ na anyị adaghị mba.

Ka Chineke ahụ na-enye agbamume na ntachiobi nye unu mmụọ nke ịdị nʼotu nʼetiti onwe unu, dịka Kraịst Jisọs nwere.

Werekwanụ obi dị umeala niile na ịdị nwayọọ, na ndidi na-anagide ibe unu nʼịhụnanya.

Ịpụta ihe nke ndụ ọhụrụ ahụ

Ya mere, dị ka ndị Chineke họpụtara, ndị dị nsọ na ndị hụrụ nʼanya, yikwasịnụ onwe unu obi ọmịiko, na obi ebere, na obi dị umeala, na ịdị nwayọọ, na ntachiobi.

kwusaa okwu ahụ mgbe niile; dịkwa njikere, mgbe o kwesiri ekwesi na mgbe na-ekwesighị, jiri ya nye ntụziaka, jiri ya baa mba, jirikwa ya gbaa ndị mmadụ ume, site na ntachiobi na ilezi anya inye ezi ndụmọdụ.

Perseverança até o fim

Quem perseverar até o fim será salvo. O domínio próprio é maior que a conquista de uma cidade.

Ma onye ga-eguzosi ike ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.

"Nʼihi nke a, na-echenụ nche, nʼihi na unu amaghị ụbọchị Onyenwe unu ga-abịa.

Onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ karịrị onye a maara aha ya.

Onye nwere ogologo ntachiobi karịrị onye na-adọta obodo nʼagha.

Onye na-enwe ndidi nwere ọtụtụ nghọta,

ma onye obi ọkụ na-egosi enweghị uche ya.

Ana m abịa ọsịịsọ. Jidesienụ ihe unu nwere aka ike, ka onye ọbụla ghara ịnapụ gị okpueze gị.

Iwe ya adịghị adịgide tee anya,

ma ime amara ya na-adị ruo ebighị ebi!

Ịkwa akwa nwere ike dịrị ogologo abalị niile,

ma iti mkpu ọṅụ ga-adị nʼụtụtụ.

Seja o primeiro