Publicidade

Pecado

Por Bíblia Online

O pecado é a realidade que separa a humanidade de Deus. Mas a Bíblia também revela a solução: o sangue de Cristo que nos purifica e a graça que nos liberta de toda condenação.

A universalidade do pecado

Todos pecaram e carecem da glória de Deus. Não há justo, nem sequer um. O pecado entrou no mundo por um homem, mas a graça veio por Jesus.

Nʼihi na mmadụ niile emehiela ha ekwesikwaghị otuto Chineke.

Nʼihi na mmadụ niile emehiela ha ekwesikwaghị otuto Chineke. Ma ugbu a, agụọla ha na ndị ezi omume site nʼamara ya, site na mgbapụta nke si nʼaka Kraịst Jisọs.

Nʼihi na o nweghị onye ọbụla a pụrụ ịgụ nʼonye ezi omume nʼihu Chineke maka na na-edebe iwu. Kama, bụ site nʼiwu ka anyị ji mata ihe banyere mmehie.

Nʼihi na ụgwọ ọrụ mmehie bụ ọnwụ, ma onyinye amara Chineke na-enye nʼefu, bụ ndụ ebighị ebi, site na Jisọs Kraịst Onyenwe anyị.

Anyị niile dịka onye rụrụ arụ,

ezi omume anyị niile kwa dịka nkịrịnka akwa ruru unyi.

Anyị akpọnwụọla dịka akwụkwọ osisi,

mmehie anyị na-ebufukwa anyị dịka ifufe.

Onye ọbụla na-eme mmehie na-emebi iwu. Nʼezie mmehie bụ mmebi iwu.

Liberdade da condenação

Não há condenação para os que estão em Cristo Jesus. Ele nos libertou da lei do pecado e da morte para vivermos em novidade de vida.

Ndụ site nʼike Mmụọ Nsọ

Ya mere, ikpe ọmụma ọbụla adịghịkwa ugbu a nye ndị niile nọ nʼime Jisọs Kraịst. Nʼihi na site na Kraịst Jisọs iwu nke Mmụọ na-enye ndụ emeela ka m nwere onwe m site nʼiwu nke mmehie na ọnwụ.

Unu ekwela ka mmehie na-achị eze nʼahụ unu ọzọ, nke ga-eme ka unu na-erubere agụụ nke anụ ahụ isi. Unu a nakwala eche akụkụ ahụ unu ọbụla ka bụrụ ngwa ọrụ ajọ omume. Kama cheenụ onwe unu nʼihu Chineke, dịka ndị esi nʼọnwụ kpọpụta nyefee na ndụ. Cheenụ akụkụ ahụ unu niile nʼihu Chineke dịka ngwa ọrụ nke ezi omume. Nʼihi na unu ekwesighị bụ ohu mmehie, ebe bụ na unu anọkwaghị nʼokpuru iwu ọzọ, kama unu nọ nʼokpuru amara.

Ịbụ ohu nke ezi omume

Gịnịkwa? Anyị ga-eme mmehie nʼihi na anyị anọghị nʼokpuru iwu kama nʼokpuru amara? Mba! O kwesighị. bụ na unu amataghị na mgbe unu weere onwe unu nye mmadụ irubere ya isi dịka ohu, unu bụ ohu nye onye ahụ unu na-erubere isi, maọbụ ohu nye mmehie nke na-eduba nʼọnwụ, ma bụkwanụ irube isi nke na-eduba nʼezi omume? Ma ekele dịrị Chineke nʼihi na bụ ezie na unu bụrịị ohu nye mmehie, ma ugbu a, unu ejirila obi unu niile kpebie ịnabatara onwe unu ozizi ahụ e nyefere nʼaka unu. Ugbu a, e meela ka unu nwere onwe unu site na mmehie, unu abụrụla ndị ohu ezi omume.

Ịbụ ohu nke ezi omume

Gịnịkwa? Anyị ga-eme mmehie nʼihi na anyị anọghị nʼokpuru iwu kama nʼokpuru amara? Mba! O kwesighị.

Ọgụ na mgba dị na ndụ onye Kraịst

Anyị matara na iwu bụ ihe nke mmụọ ebe mụ onwe m bụ anụ ahụ efu, onye e rere dịka ohu nye mmehie. O nweghị ụzọ ihe m na-eme si doo m anya. Nʼihi na ihe m na-eme abụghị ihe m chọrọ ime, bụ ihe m kpọrọ asị bụ ihe na-agara m aka ime mgbe niile. Ma bụrụ na m eme ihe m na-achọghị ime, ana m ekwenye na iwu dị mma. Ma dịka dị, bụkwaghị mụ onwe m na-eme ihe ndị a, kama bụ mmehie bi nʼime m.

Jisọs zara ha, "Nʼezie, nʼezie asị m unu, onye ọbụla na-eme mmehie bụ ohu mmehie.

Confissão e perdão

Se confessarmos os nossos pecados, Deus é fiel e justo para nos perdoar e purificar de toda injustiça. A confissão liberta a alma.

Ma bụrụ na anyị asị na anyị adịghị eme mmehie, anyị na-eduhie onwe anyị, na-ajụkwa ịnabata eziokwu ahụ nʼime anyị. Ma bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị, onye ahụ kwesiri ntụkwasị obi na onye ezi omume, ga-agbaghara anyị mmehie anyị niile, sachapụkwa anyị site nʼajọ omume anyị niile.

Ma bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị, onye ahụ kwesiri ntụkwasị obi na onye ezi omume, ga-agbaghara anyị mmehie anyị niile, sachapụkwa anyị site nʼajọ omume anyị niile.

Ya mere bụrụ na anyị asị na anyị na ya nọ nʼezi nnwekọ ma na-ebi nʼime ọchịchịrị, bụ okwu ụgha ka anyị na-ekwu. Eziokwu ahụ adịghịkwa nʼime anyị.

Ekpere maka mgbaghara mmehie

O Chineke, meere m ebere,

nʼihi ịhụnanya gị nke na-adịgide adịgide;

nʼihi oke ọmịiko gị,

hichapụ njehie m niile.

Sachapụ mmehie m niile,

ma mee m ka m dị ọcha.

bụkwa naanị gị ka m mehiere megide,

mee ihe ahụ bụ ihe ọjọọ nʼihu gị,

nke mere na bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi mgbe na-ekwu okwu,

na onye ezi omume mgbe na-ekpe ikpe.

Nʼezie, onye mmehie ka m bụ site nʼoge amụrụ m;

bụrụkwa onye mmehie site nʼoge nne m tụrụ ime m.

Nʼezie, na-achọ eziokwu nʼakụkụ niile zoro ezo;

na-akụziri m amamihe nʼakụkụ niile zoro ezo.

Were hisọp sachaa m, aga m adị ọcha;

sachaa m ka m dị ọcha karịa snoo.

Mee ka m nụrụ olu obi ụtọ na ọṅụ;

ka okpukpu ndị i gwepịara ṅụrịkwaa.

Zopu ihu gị nʼebe mmehie m niile dị,

hichapụkwa mmehie m niile.

Mgbe ahụ, ekwupụtara m mmehie m niile nʼihu gị,

kwụsịkwa izo ha ezo.

Agwara m onwe m okwu sị,

"Aga m ekwupụta mmehie m niile nʼihu Onyenwe anyị."

gbaghakwaara m

ikpe ọmụma nke mmehie m niile. Sela

Nkwupụta na mgbaghara mmehie

Onye a gọziri agọzi ka mmadụ ahụ bụ,

onye a gbaghaara ajọ omume ya niile,

onye e kpuchikwaara mmehie ya niile.

Nʼihi aha gị, O Onyenwe anyị,

gbaghara m ajọ omume m nʼagbanyeghị na ha dị ukwuu.

Cheta, Onyenwe anyị, oke obi ebere na ịhụnanya gị,

nʼihi na ha na-adị siterị na mgbe ochie.

Echetala mmehie m mere nʼokorobịa m,

ya na nnupu isi m niile.

Kama site nʼịhụnanya gị cheta m,

Onyenwe anyị, nʼihi na onye dị mma ka bụ.

Onye pụrụ ịghọta amaghị ama ya niile?

Gbaghara m ihe niile zoro ezo nke adịghị ike m.

Onye na-ezo mmehie ya agaghị enwe ọganihu na ndụ ya.

Ma onye na-ekwupụta mmehie ya hapụkwa ha, ka a ga-emere ebere.

Vencendo o pecado

Cristo nos resgatou e nos restaurou. Devemos mortificar as obras da carne, fugir do pecado e prosseguir em santidade.

Nʼelu obe ahụ, o buuru mmehie anyị niile bokwasị onwe ya mgbe nwụrụ, ime ka anyị nwee ike ịbụ ndị nwụrụ anwụ nʼebe mmehie dị; ma dịrị ndụ nʼebe ezi omume dị. bụkwa site nʼapa ọnya dị ya nʼahụ ka o ji gwọọ unu.

ga-amụkwa nwa nwoke, onye ga-akpọ aha ya Jisọs, na-azọpụta. nʼihi na ga-azọpụta ndị nke ya site na mmehie ha."

Nʼihi na o mere ka onye ahụ na-amaghị mmehie bụrụ mmehie nʼọnọdụ anyị, ka esi otu a mee ka anyị nwee oke nʼime ezi omume Chineke site na ya.

otu a ka e si chụọ Kraịst dị ka aja naanị otu ugboro iwepụ mmehie ọtụtụ mmadụ. ga-abịaghachi nke ugboro abụọ, ma bụghị nʼihi ibu mmehie, kama bụ nʼihi iweta nzọpụta nye ndị ahụ niile na-eche ọbịbịa ya.

Onye ọbụla na-eme mmehie bụ nwa ekwensu, nʼihi na ekwensu bụ onye mmehie site na mmalite. Ihe mere Ọkpara Chineke jiri pụta ìhè bụ ka laa ọrụ niile nke ekwensu nʼiyi.

Anyị matara na onye ọbụla amụrụ site na Chineke anaghị aga nʼihu na-eme mmehie, kama onye ahụ nke amụrụ site na Chineke na-echekwa ha, ajọ onye ahụ adịghị emetụkwa ha aka.

Meenụ ka ọchịchọ ọjọọ niile nke ụwa dị nʼime unu bụrụ ihe nwụrụ anwụ. Unu etinyekwala aka nʼịkwa iko, adịghị ọcha, ọchịchọ ọjọọ, agụụ ime ihe ọjọọ, na anya ukwu (nke bụkwa ikpere arụsị).

Ma nʼetiti unu, ka a ghara ịkpọta mmehie ịkwa iko, maọbụ nke adịghị ọcha, maọbụ nke inwe anya ukwu aha, nʼihi na ihe ndị a ekwesighị nʼetiti ndị nsọ.

Unu etinyela aka nʼọrụ ọchịchịrị nke na-adịghị amị mkpụrụ ọbụla, kama gbaanụ ha nʼanwụ. bụ ihe ihere ikwu okwu banyere ihe ndị a na-eme na nzuzo.

Mgbe na-ewe iwe emehiekwala. Ekwela ka anyanwụ daa mgbe ka nọ na-ewe iwe.

Responsabilidade e restauração

O pecado tem consequências, mas Deus restaura o arrependido. Devemos corrigir uns aos outros com mansidão e cobrir o pecado com amor.

Na-eburịtanụ ibu dịrị ibe unu

Ụmụnna m, bụrụ na-anwude onye ọbụla dabara na mmehie, unu onwe unu bụ ndị Mmụọ na-achị kwesiri iji mmụọ nke ịdị nwayọọ na obi dị umeala nyere onye ahụ aka, ime ka gazie nʼezi ụzọ. Ma lezienụ onwe unu anya, onye ọbụla nʼime unu, nʼihi na a pụrụ ịnwakwa unu.

Na-eburịtanụ ibu dịrị ibe unu

Ụmụnna m, bụrụ na-anwude onye ọbụla dabara na mmehie, unu onwe unu bụ ndị Mmụọ na-achị kwesiri iji mmụọ nke ịdị nwayọọ na obi dị umeala nyere onye ahụ aka, ime ka gazie nʼezi ụzọ. Ma lezienụ onwe unu anya, onye ọbụla nʼime unu, nʼihi na a pụrụ ịnwakwa unu. Na-eburịtanụ nsogbu dịrị ibe unu, ma site nʼotu a ka unu nwee ike debezuo iwu Kraịst.

Mmehie nke nwanne

"bụrụ na nwanna gị emehie megide gị, jekwuru ya ebe naanị gị na ya nọ, tụọ ya mmehie nʼanya. bụrụ na o gee gị ntị, i ritela nwanna gị nʼuru.

Mmehie nke nwanne

"bụrụ na nwanna gị emehie megide gị, jekwuru ya ebe naanị gị na ya nọ, tụọ ya mmehie nʼanya. bụrụ na o gee gị ntị, i ritela nwanna gị nʼuru.

Ihe na-eweta ịda mba

"Ma bụrụ na onye ọbụla nʼime unu emee ka otu nʼime ndị a dị nta, bụ ndị tụkwasịrị m obi, jehie nʼokwukwe ya, kaara onye ahụ mma na e kedoro ya nkume igwe nri nʼolu, tụnye ya nʼoke osimiri ka mmiri rie ya.

"Gịnị mere i ji elee ntakịrị ahịhịa dị nwanna gị nʼanya ma dịghị ahụta obodobo osisi dị gị onwe gị nʼanya?

bụrụ na unu agbaghara ndị mmadụ mgbe ha mehiere megide unu, Nna unu nke bi nʼeluigwe ga-agbagharakwa unu mmehie unu.

Ya mere kwupụtaranụ ibe unu mmehie unu. Kpeekwaranụ ibe unu ekpere ka e nwe ike gwọọ unu. Ekpere onye ezi omume dị ike dịkwa ire.

Ya mere, mmadụ ọbụla maara ihe bụ ezi ihe ma jụ ime ya na-emehie.

Bịakwutenụ Chineke nso, ya onwe ya ga-abịakwutekwa unu nso. Kwọọnụ aka unu, unu ndị mmehie, meekwanụ ka obi unu dị ọcha, unu ndị obi abụọ.

Ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi! bụ na unu amaghị na unu na ụwa bụrụ enyi, unu ga-esi otu a bụrụ ndị iro Chineke? Onye ọbụla nke chọrọ ịbụ enyi nke ụwa, na-eme onwe ya onye iro nke Chineke.

Site nʼotu ọnụ anyị ka ịja mma na ịbụ ọnụ na-esi apụta. Ụmụnna m, nke a abụghị ihe ziri ezi.

Nke kachasị nke, na-ahụrịtanụ onwe unu nʼanya nke ukwuu nʼihi na ịhụnanya na-ekpuchi ọtụtụ mmehie.

Fuga do pecado

Bem-aventurado o que não anda no conselho dos ímpios. O caminho do justo é guardado pelo Senhor, e sua Palavra nos protege da queda.

Onye ihe na-agara nke ọma

Onye ihe na-agara nke ọma ka mmadụ ahụ bụ,

onye na-adịghị aga ije na ndụmọdụ ndị na-emebi iwu;

onye na-adịghị eguzokwa nʼụzọ ndị mmehie

maọbụ soro nʼotu ndị nkwutọ.

Mee ka nzọ ụkwụ m niile na-aga dịka okwu gị si dị;

ekwela ka mmehie chịa m.

Onye ụzọ ya ziri ezi na-aga ije nʼatụghị egwu,

ma onye ụzọ ya ezighị ezi ka a ga-achọpụta.

Ezi mmadụ na-esite nʼakụ ọma juru ya obi na-arụpụta ezi ọrụ, otu a kwa, ajọ mmadụ na-esite nʼobi ọjọọ ya na-arụpụta ajọ ọrụ. Nʼihi na ihe ọbụla dị mmadụ nʼobi bụ ihe na-apụta nʼọnụ ya.

bụ na unu amaghị na ndị na-eme ajọ omume dị otu a enweghị oke ọbụla nʼalaeze Chineke? Unu ekwela ka eduhie unu. Nʼihi na dịghị onye ọbụla na-akwa iko, na ndị na-efe arụsị, ndị ikom nwere nwunye na-akwa iko, na ndị ikom na-eji ndị ikom ibe ha akwa iko, ndị niile na-ezu ohi, ndị anya ukwu, ndị na-aṅụbiga mmanya oke, ndị nkwutọ, maọbụ ndị na-apụnara mmadụ ihe ha nwere, agaghị eketa oke nʼalaeze Chineke.

Pailet pụkwara nʼezi ọzọ sị ha, "Lee, ana m akpọpụtara unu ya, ka unu mara na achọpụtaghị m ihe ọjọọ ọbụla o mere." Mgbe Jisọs yi okpu ogwu na uwe odo odo pụta, Pailet sịrị ha, "Lekwanụ nwoke ahụ!"

Ngwangwa, ndịisi nchụaja na ndị nche hụrụ ya, ha tiri mkpu sị, "Kpọgide ya nʼobe! Kpọgide ya nʼobe!"

Pailet sịrị ha, "Kpọrọnụ ya kpọgbuo ya nʼonwe unu. Achọpụtaghị m ihe ọjọọ ọbụla o mere."

bụrụ na unu agbaghara onye ọbụla mmehie ya, a ga-agbaghara ya, bụrụkwa na unu ajụ ịgbaghara ha, agaghị agbaghara ha."

bụrụ na i mee ihe ziri ezi, agaghị anabata gị? bụrụkwanụ na jụ ime ihe ziri ezi, mmehie nọ nʼọnụ ụzọ na-eche gị ịla gị nʼiyi. Lezie anya hụ na i meriri ya."

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-