Publicidade

Descansar no Senhor

Por Bíblia Online

Descansar no Senhor é um ato de fé. Em um mundo agitado, Deus nos convida a entregar nossas ansiedades, aquietar o coração e confiar plenamente em sua provisão e cuidado.

O convite ao descanso

Jesus convida os cansados e sobrecarregados a irem a Ele e encontrar descanso para as suas almas. O jugo dele é leve.

"Bịakwutenụ m unu niile ndị na-adọgbu onwe unu nʼọrụ, ndị e bokwasịrị ibu dị arọ. Aga m enyekwa unu izuike. Nyaranụ yoku nke m nʼolu unu, mụtakwanụ ihe site nʼaka m. Nʼihi na adị m nwayọọ, bụrụkwa onye dị umeala nʼobi. Unu ga-achọtakwara mkpụrụobi unu izuike. Nʼihi na yoku m dị mfe, ibu m adịghịkwa arọ."

Dere duu nʼihu Onyenwe anyị,

were ndidi chere ya;

echegbula onwe gị mgbe ndị ọzọ na-enwe ọganihu,

mgbe ha na-emezu atụmatụ ọjọọ ha niile.

na-asị, "Nọọnụ juu! Maranụ na mụ onwe m bụ Chineke!

A ga-ebuli m elu nʼetiti mba niile,

a ga-ebulikwa m elu nʼụwa."

Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile, unu ndị mmadụ;

kwupụtaranụ ya obi unu,

nʼihi na Chineke bụ ebe mgbaba anyị. Sela

Confiança e paz

Quem confia no Senhor encontra paz perfeita. A ansiedade perde o poder quando entregamos tudo nas mãos do Deus soberano.

na-eme ka ndị niile echiche uche ha guzosiri ike

nwee udo zuruoke,

nʼihi na bụ na gị ka ha na-atụkwasị obi ha.

Nʼihi na otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị bụ Onye nsọ nke Izrel sịrị,

"bụ na nchegharị na izuike ka a ga-azọpụta unu,

na ịnọ juu na ntụkwasị obi ka ịdị ike unu ga-adị,

ma unu ekweghị na nke ọbụla.

Mkpụrụ nke ezi omume ahụ ga-abụ udo;

ihe ga-esikwa na ya pụta ga-abụ nọ jụụ na ntụkwasị obi mgbe niile ebighị ebi.

ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị,

ga-agbanwe ike ha, nweta ike ọhụrụ.

Ha ga-eji nku felie elu dịka ugo.

Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha;

ha ga-aga ije ma ha agaghị ada mba.

Udo Chineke, nke dị ukwuu karịa ihe ọbụla mmadụ nwere ike ịghọta, ga-eche echiche uche unu na obi unu nche nʼime Kraịst Jisọs.

Hapụrụnụ ya nsogbu unu na nchegbu unu, nʼihi na ihe banyere unu na-emetụ ya nʼobi.

Esperar no Senhor

Esperar no Senhor renova as forças. A Bíblia nos ensina que aquietar-se diante de Deus e confiar em seu tempo é marca da maturidade espiritual.

Chere Onyenwe anyị;

dịrị ike, nwekwaa ume,

ma chere Onyenwe anyị.

Abụ ekele

Eji m ndidi chere Onyenwe anyị,

tụgharịkwutere m, nụkwaara akwa m.

Tụkwasị Onyenwe anyị mkpa gị niile,

ga-agba gị ume;

gaghị ekwe

ka ewezuga onye ezi omume.

Maanụ jijiji, unu emehiekwala;

mgbe unu nọ nʼelu ihe ndina unu;

nọọnụ jụụ na-enyocha obi unu. Sela

Onyenwe anyị dị mma nʼebe ndị olileanya ha dị nʼime ya,

e, nʼebe obi ahụ dị, nke na-achọsi ya ike.

bụ ihe dị mma iji nwayọọ

chere nzọpụta nke Onyenwe anyị.

A fidelidade de Deus

Deus é fiel. Seus planos são de paz e esperança. Podemos descansar sabendo que Ele guarda e sustenta quem nele confia.

Nʼihi na mụ onwe m maara echiche niile m na-eche banyere unu," ka Onyenwe anyị kwubiri, "echiche ime ka ihe gaara unu nke ọma, bụkwaghị echiche ime unu ihe ọjọọ, echiche ime ka unu nwee ezi ọdịnihu, na olileanya kwesiri ntụkwasị obi. Mgbe ahụ, unu ga-abịakwute m, unu ga-abịa kpọkuokwa m nʼekpere, aga m egekwa unu ntị. Unu ga-achọsikwa m ike, chọta m ma bụrụ na unu ejiri obi unu niile chọọ m.

"Ma ngọzị na-adịrị onye ahụ na-atụkwasị Onyenwe anyị obi ya.

Onye ịnya isi ya bụ nʼime Onyenwe anyị.

Onye dị otu a ga-adị ka osisi a kụrụ nʼakụkụ iyi,

nke mgbọrọgwụ ya na-awasa banye nʼiyi ahụ.

Ụjọ adịghị atụ ya nʼoge okpomọkụ,

akwụkwọ ndụ na-adịgidekwa nʼelu ya.

dịghị echegbu onwe ya nʼafọ ụnwụ dị.

dịkwaghị mgbe na-akwụsị ịmị mkpụrụ."

zara sị, "Mụ onwe m ga-eso gị gaa, aga m enyekwa gị izuike."

bụkwa nʼihi nke a ka m ji na-ahụ ahụhụ ndị a nʼebe a, ma nʼeziokwu, ihere adịghị eme m, nʼihi na amaara m onye m na-atụkwasị obi, amakwaara m nke ọma, na o nwere ike ichebe ihe niile m nyere ya nʼaka idebe tutu ruo ụbọchị ahụ.

Nʼihi nke a, gwara ndị Juda sị ha, "Ugbu a ka anyị kwesiri iwu obodo ndị a. Ka anyị wuokwa mgbidi gburugburu ha, wuokwa ụlọ elu nche, tinyesịa ha niile ibo ọnụ ụzọ ama, na mkpọrọ e ji akpọchi ya, ala a bụ nke anyị, nʼihi na Onyenwe anyị Chineke onye anyị ji obi anyị chọsie ike enyela anyị udo." Ya mere, ha wuru ihe ndị a niile nwekwa ọganihu.

Ka ha na-arịda na-abịaru nsọtụ obodo ahụ, Samuel sịrị Sọl, "Gwa onyeozi ahụ ka gafee nʼihu anyị." Onyeozi ahụ mekwara otu a, ma, "Gị onwe gị chere ntakịrị oge nʼebe a ka m mee ka nụrụ ozi sitere nʼaka Chineke."

Seja o primeiro
Publicidade
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-06-28_14-13-17-