Pular para o conteúdo
Publicidade

12 versículos bíblicos para tomar decisões difíceis

Redação Bíblia Online Publicado em

Quando a dúvida paralisa e falta sabedoria

Homem de barba com túnica e manto lê um pergaminho enquanto caminha por uma estrada de terra.

Decidir no escuro cansa a mente e aperta o peito. Estes versículos trazem chão firme e clareza para a escolha que você precisa fazer hoje:

Ọ bụrụ na ọ dị onye na-enweghị amamihe, ya rịọ Chineke, onye na-enye onye ọbụla rịọrọ ya amamihe nʼafọ ofufu na-ataghịkwa onye ọbụla ụta, a ga-ewerekwa ya nye ya.(Jemis 1:5)

Tira o peso de ter que saber tudo sozinho e dá a certeza de que Deus acolhe a sua dúvida sem repreender.

Tụkwasị Onyenwe anyị obi gị niile,

adaberekwala na nghọta gị.

Nʼihe ọbụla ị na-eme, ka Chineke bute ụzọ,

ọ ga-eduzi gị, meekwa ka okporoụzọ gị niile gazie.(Ilu 3:5,6)

Alivia a pressão de tentar controlar todas as variáveis; você faz a sua parte e deixa a rota com Deus.

Aga m eme ka ị nwee uche, zikwa gị ụzọ i kwesiri ịgbaso;

Aga m adụ gị ọdụ, anya m ga-adịkwasịkwa nʼahụ gị.(Abụ Ọma 32:8)

Dá a segurança de que você não caminha às cegas — Deus se compromete a apontar o próximo passo no tempo certo.

Traz clareza para a escolha de hoje, sem exigir que você enxergue o horizonte inteiro de uma vez só.

Este artigo faz parte de Versículos por Tema Sabedoria e Caráter

Quando você precisa ouvir conselho e evitar o impulso

Nzube na-enweghị ndụmọdụ na-ama afọ nʼala,

ma ndị ndụmọdụ dịrị ọtụtụ ọganihu ga-adị.(Ilu 15:22)

Livra da solidão da escolha e lembra que abrir a dúvida com quem é maduro poupa você de tropeços evitáveis.

Gee ntị na ndụmọdụ a na-enye gị, nabata ịdọ aka na ntị.

Nʼikpeazụ, ị ga-abụ onye maara ihe.(Ilu 19:20)

Protege da precipitação e ajuda você a respirar antes de dar um passo movido pela urgência do momento.

Ma unu tụgharịrị nʼaka nri ma ọ bụkwanụ nʼaka ekpe, ntị unu ga-anụ otu olu nʼazụ unu, nke na-asị, "Nke a bụ ụzọ, Jeenụ ije nʼime ya."(Aịzaya 30:21)

Acalma o medo de errar a curva, garantindo que Deus ajusta a rota durante a sua caminhada.

Quando a ansiedade aperta e você precisa de paz

Ka udo Kraịst na-achị achị nʼime obi unu, ebe unu bụ akụkụ nke otu anụ ahụ ahụ, a kpọrọ unu ka unu nọdụ nʼudo. Mgbe niile, nọọnụ na-ekele.(Ndị Kọlọsị 3:15)

Funciona como bússola interior: se uma alternativa rouba a paz de Cristo no seu coração, é sinal para parar e reavaliar.

Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọbụla. Kama nʼihe niile, sitenụ nʼekpere na arịrịọ, ya na ekele, chee ihe niile na-akpa unu nʼihu Chineke. Udo Chineke, nke dị ukwuu karịa ihe ọbụla mmadụ nwere ike ịghọta, ga-eche echiche uche unu na obi unu nche nʼime Kraịst Jisọs.(Ndị Filipai 4:6,7)

Troca o desgaste de tentar resolver tudo agora pelo descanso emocional enquanto a resposta amadurece.

Unu eyila ụwa nke a, kama bụrụnụ ndị enwoghara site nʼịgbanwe uche unu. Mgbe ahụ, unu ga-enwe ike nwapụta ihe bụ uche Chineke na ihe ọ na-achọ, nke bụ ezi ihe, nke na-atọ ya ụtọ na nke zukwara oke.(Ndị Rom 12:2)

Corta o barulho das cobranças de fora para que você consiga enxergar o que realmente tem propósito diante de Deus.

Quando a escolha está feita e é hora de seguir em frente

Were ọrụ gị niile nyefee nʼaka Onyenwe anyị,

ọ ga-eme ka ha gaa nʼihu.(Ilu 16:3)

Desloca o peso do resultado das suas costas no instante em que você coloca a decisão nas mãos de Deus.

Kama ihe unu ga-ekwu bụ nke a, "Ọ bụrụ na Onyenwe anyị ekwe, anyị ga-adị ndụ, mee nke a maọbụ nke ọzọ."(Jemis 4:15)

Traz serenidade ao lembrar que o controle do amanhã nunca foi seu, mas sempre esteve seguro nas mãos dele.

GRAÇA SERVA DE DEUSRaquel Munhoz
2 deram Amém

Este artigo te tocou? Faça uma oração!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.