Pular para o conteúdo
Publicidade

Saúde e forças para o novo mês: 10 versículos de restauração

Redação Bíblia Online Publicado em

  • Publicado em .
  • Atualizado em .
Homem sentado na cama de hospital, com soro no braço, ao lado de bandeja de comida.

Entrar em um novo mês lidando com cansaço extremo ou enfermidade pesa na rotina. Estes versículos trazem a direção certa para restaurar o seu ânimo, renovar a saúde e lembrar que você não precisa carregar o corpo e os dias apenas com as próprias forças.

Força para recomeçar quando o corpo está exausto

ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị,

ga-agbanwe ike ha, nweta ike ọhụrụ.

Ha ga-eji nku felie elu dịka ugo.

Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha;

ha ga-aga ije ma ha agaghị ada mba.(Aịzaya 40:31)

Dá fôlego para começar o mês sem depender apenas da sua própria energia.

Este artigo faz parte de Versículos por Tema Força e Superação

Restauração para dores que pareciam definitivas

Ma aga m eme ka ahụ sie gị ike;

aga m agwọkwa ọnya gị niile,’ otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya.

‘Nʼihi na a na-akpọ gị onye a jụrụ ajụ.

Gị Zayọn, nke o nweghị onye na-elekọta ya.’(Jeremaya 30:17)

Lembra que a sua dor não foi esquecida e que Deus ainda trabalha na recuperação da sua vida.

Memória diária de quem cuida da sua saúde

Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị;

echefukwala mmeso ọma ya niile,

ọ bụ ya na-agbaghara gị mmehie gị niile;

na-agwọkwa gị ọrịa gị niile,(Abụ Ọma 103:2,3)

Tira o foco do medo e ancora o coração na fidelidade de Deus diante das fraquezas físicas.

Sustento e alívio nos dias passados na cama

Onyenwe anyị na-elekọta ha mgbe ahụ na-esighị ha ike,

meekwa ka ahụ dị ha mma.(Abụ Ọma 41:3)

Acalma a angústia dos dias de repouso forçado com a certeza de que Deus não abandona você no leito de dor.

Paz que serve de alívio para a mente e o corpo

Gee ntị nwa m, nʼihe m na-ekwu.

Gee ntị nke ọma.

Doo ihe ndị a nʼuche gị mgbe niile;

ka ha bamiekwa nʼime obi gị,

nʼihi na ha bụ ndụ nye ndị chọtara ha,

bụrụkwa ahụ ike nye mmadụ.(Ilu 4:20-22)

Desacelera a ansiedade e traz a serenidade que o sistema nervoso precisa para se recompor.

A oração que sustenta quem está sem forças

Ekpere nke okwukwe ga-azọpụta onye ọrịa ahụ. Onyenwe anyị ga-ekulite ya, ọ bụrụkwa na o mehiere, a ga-agbaghara ya.(Jemis 5:15)

Tira o peso de precisar ser forte o tempo todo e apoia a sua cura na intercessão de quem caminha junto com você.

O consolo de quem carregou as nossas dores

Ma e tipụrụ ya ọnya nʼihi mmehie anyị:

ọ bụkwa nʼihi ajọ omume anyị ka e ji merụchaa ya ahụ.

E mere ka anyị nwee udo nʼihi ahụhụ ọ hụrụ;

ọ bụkwa ubiri ụtarị dị ya nʼahụ mere anyị ji bụrụ ndị ahụ dị ike.(Aịzaya 53:5)

Coloca a sua fragilidade diante de Cristo, lembrando que Ele conhece o sofrimento humano por dentro.

Cuidado que abraça a alma e o corpo

Onye m hụrụ nʼanya, ekpere m bụ na ahụ ga-esi gị ike, ka ihe na-agara gị nke ọma, dịka ọ na-agara mkpụrụobi gị nke ọma.(3 Jọn 1:2)

Mostra que Deus se importa com o seu bem-estar físico tanto quanto com a sua vida espiritual.

A recuperação que rompe como a alvorada

Ọ bụrụ na i mee ihe ndị a, aga m eme ka ihuọma m chakwasị gị dịka ìhè isi ụtụtụ.

A ga-agwọkwa ọrịa gị niile.

Mgbe ahụ, ezi omume gị ga-edu gị,

ebube Onyenwe anyị ga-echekwa gị nʼazụ.(Aịzaya 58:8)

Acende a esperança de que dias mais leves e com novo vigor podem despontar mais rápido do que você imagina.

Renovo por dentro quando o corpo sente o desgaste

Ọ bụ nke a mere ike adịghị agwụ anyị nʼobi. Ọ bụ ezie na anụ ahụ anyị na-anwụ anwụ, ma a na-agba mmụọ anyị ume kwa ụbọchị.(2 Ndị Kọrint 4:16)

Garante que as limitações visíveis de hoje não definem o futuro que Deus está construindo em você.

Seja o primeiro

Este artigo te tocou? Faça uma oração!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.