Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Kọrint 10

16 Iko ngọzị ahụ nke anyị na-agọzi, bụghị iketa oke site nʼọbara Kraịst? Achịcha nke anyị na-anyawa, bụghị iketa oke nʼahụ Kraịst? 17 Nʼihi na otu achịcha dị, bụ ezie na anyị dị ọtụtụ, anyị bụ otu ahụ, nʼihi na anyị niile na-eketa oke nʼotu ogbe achịcha ahụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também