Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Coríntios 12

8 Mmụọ Nsọ na-enye otu onye onyinye ikwu okwu amamihe, na-enyekwa onye ọzọ onyinye ịma ihe ọmụma, site nʼotu Mmụọ ahụ. 9 Otu Mmụọ nsọ a na-enye onye ọzọ onyinye inwe okwukwe, na-enyekwa onye ọzọ onyinye inwe ike ịgwọ ọrịa. 10 Onye ọzọ ka na-enye onyinye ịrụ ọrụ ịtụnanya, onye ọzọ ike ibu amụma. Onye ọzọ ka na-enye ike ịkọwa ụdị mmụọ dị iche iche, ma onye ọzọkwa ka na-enye ike ịsụ asụsụ dị iche iche. Ma na-enyekwa onye ọzọ ike ịkọwa ihe onye na-asụ asụsụ ndị a na-ekwu.

Veja também