Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Kọrint 15

22 Dịka mmadụ niile si anwụ site nʼaka Adam, otu a kwa ka mmadụ niile ga-esi dịkwa ndụ nʼime Kraịst. 23 Onye ọbụla ga-ebili nʼusoro nke ya, Kraịst mkpụrụ mbụ si nʼọnwụ bilie. Mgbe lọghachiri, ndị niile bụ ndị nke Kraịst ga-esote. 24 Mgbe nke a gasịrị, ọgwụgwụ ihe niile ga-abịa, mgbe ga-enyefe alaeze nʼaka Chineke bụ Nna, nʼihi na o meriela ịchị isi niile, na ikike niile na ike niile. 25 Nʼihi na ga-abụ eze tutu ruo mgbe lụgburu ndị iro ya niile, doo ha nʼokpuru ụkwụ ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também