Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Coríntios 2

14 Ma mmadụ ahụ Mmụọ na-adịghị nʼime ya adịghị anabata ihe ndị ahụ sị na Mmụọ nke Chineke bịa, nʼihi na ha bụ nzuzu nʼebe onye ahụ nọ. naghị aghọta ha, nʼihi na ha bụ ihe a na-aghọta naanị site nʼike nke Mmụọ.2:14 Mmụọ nʼebe a, na-ekwu banyere Mmụọ nke si na Chineke. 15 Onye ahụ Mmụọ Nsọ na-achị achị na ndụ ya, nwere ike ịghọta ihe ọbụla ma ya onwe ya bụ onye mmadụ ọbụla na-enweghị ike ịghọta. 16 Nʼihi na,

"Onye maara uche Onyenwe anyị

ruo na ga-ezi ya ụzọ?"2:16 Aịz 40:13

Ma anyị onwe anyị nwere uche nke Kraịst.

Veja também