Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Kọrint 7

Ajụjụ banyere ọlụlụ dị na nwunye

1 Ugbu a, okwu banyere ihe unu dere nʼakwụkwọ: "dị mma ka nwoke ghara ịmetụ nwanyị aka." 2 Ma nʼihi ọtụtụ ihe omume banyere ịkwa iko, ka nwoke ọbụla nwee nwunye nke aka ya, nwanyị ọbụla di nke aka ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também