Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Kọrint 7

14 Nʼihi na edoola di ahụ na-ekweghị ekwe nsọ site na nwunye ya, otu a kwa a na-edokwa nwunye ahụ na-ekweghị ekwe nsọ site na di ya, bụ onye kwere ekwe. bụrụ na dịghị otu a, ụmụ unu ga-abụ ndị na-adịghị ọcha. Ma otu dị, ha dị nsọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também