Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Coríntios 7

3 Ka nwoke ọbụla jisie ike na-akwụ nwunye ya ụgwọ mmekọ o ji ya. Nwanyị ọbụla ga-emekwara di ya otu aka ahụ. 4 Nʼihi na nwanyị ọbụla lụrụ di adịghịkwa achị ahụ ya, kama bụ di ya na-achị ya. Otu aka ahụ, di anakwaghị achị ahụ ya, kama bụ nwunye ya na-achị ya.

Veja também