Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ihe E Mere 20

6 Nʼagha ọzọkwa, bụ nke a lụrụ na Gat, e nwere otu nwoke gbara oke dimkpa, nke nwere mkpịsịaka isii nʼaka ya ọbụla, nweekwa mkpịsịụkwụ isii nʼụkwụ ya ọbụla, ya bụ, a gụkọtaa ha niile, iri mkpịsịaka na mkpịsịụkwụ abụọ na anọ. bụkwa onye amụrụ nʼagbụrụ Rafa. 7 Mgbe kọchara Izrel, Jonatan nwa Shimea, nwanne Devid gburu ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também