Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Jọn 2

Ihe mere e jiri dee ihe ndị a

12 Ana m edere unu ihe ndị a ụmụntakịrị m

nʼihi na a gbagharala unu mmehie niile site nʼaha ya.

13 Ana m edere unu ndị bụ nna ihe ndị a,

nʼihi na unu maara onye ahụ na-adị site na mbụ.

Ana m edere unu ụmụ okorobịa,

nʼihi na unu emeriela ajọ onye ahụ.

14 Ana m edere unu ụmụntakịrị,

nʼihi na unu maara nna ahụ.

Ana m edere unu ndị nna,

nʼihi na unu maara onye ahụ na-adị site na mbụ.

Ana m edere unu ụmụ okorobịa,

nʼihi na unu siri ike,

okwu Chineke na-ebikwa nʼime unu,

unu emeriekwala ajọ onye ahụ.

Unu ahụla ụwa nʼanya

15 Kwụsịnụ ịhụ ụwa nʼanya, ya na ihe niile dị nʼụwa. bụrụ na onye ọbụla ahụ ụwa nʼanya ịhụnanya nke Nna adịghị nʼime ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também