Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Jọn 4

19 Anyị hụrụ ya nʼanya nʼihi na o buru ụzọ hụ anyị nʼanya. 20 Onye ọbụla na-asị, "Ahụrụ m Chineke nʼanya," ma nọgide na-akpọ nwanna ya asị, onye ahụ bụ onye ụgha. Nʼihi na bụrụ na hụghị nwanna ya nʼanya, bụ onye na-ahụ anya kwa ụbọchị, pụghị ịhụ Chineke nʼanya bụ onye na-ahụbeghị anya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também