Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Pedro 1

23 Nʼihi na amụọla unu ọzọ ugbu a, bụghị site na mkpụrụ nke na-emebi emebi, kama site na nke na-apụghị imebi emebi, site nʼokwu Chineke nke dị ndụ ma na-adịgidekwa. 24 Nʼihi na,

"Mmadụ niile dị ka ahịhịa,

ma ebube ha niile dị ka okoko osisi nke ọhịa,

ahịhịa na-akpọnwụ, okoko osisi na-achanwụ,

25 ma okwu Onyenwe anyị na-anọgide ruo mgbe ebighị ebi."1:25 Aịz 40:6-8

Okwu ahụ bụkwa oziọma ahụ e zisaara unu.

Veja também