Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Pedro 2

21 bụ nʼihi ihe dị otu a, ka e jiri kpọọ unu, nʼihi na Kraịst hụrụ ahụhụ nʼihi unu. bụkwa ihe ịmaatụ nye unu. Na-esonụ nzọ ụkwụ ya.

22 "O nweghị mgbe ọbụla o mehiere,

o nwekwaghị mgbe onye ọbụla nụrụ okwu aghụghọ nʼọnụ ya."2:22 Aịz 53:9

23 O kwutọghị onye ọbụla mgbe ha na-ekwutọ ya. baghị mba ọbụla mgbe ha na-ata ya ahụhụ, kama o were ya nyefee nʼaka onye ahụ na-ekpe ikpe ziri ezi.

Veja também