Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Reis 18

30 Mgbe ahụ, Ịlaịja kpọrọ ndị Izrel sị ha, "Bịaruenụ m nso." Ha niile bịaruru ya nso, o doziri ebe ịchụ aja Onyenwe anyị, bụ ndị ahụ a kwaturu nʼala na mbụ.

Veja também