Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Eze 19

12 Mgbe ala ọma jijiji ahụ gasịrị, ọkụ nwuuru, ma Onyenwe anyị anọghị nʼime ọkụ ahụ. Ma mgbe ọkụ ahụ gasịrị, nwa olu nta dị nwayọọ dara. 13 Mgbe Ịlaịja nụrụ ya, o ji uwe mwụda ya kpuchie ihu19:13 Ịlaịja kpuchiri ihu ya, nʼihi na o nweghị onye ọbụla ga-adị ndụ, ma ọ hụ ihu Chineke. Ọpụ 3:6; Aịz 6:2 ya, pụọ gaa guzo nʼọnụ ụzọ ọgba nkume ahụ.

Mgbe ahụ, nụrụ olu jụrụ ya sị, "Ịlaịja, gịnị ka na-eme nʼebe a?"

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também