Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Eze 19

15 Onyenwe anyị sịrị ya, "Sikwa ụzọ i si bịa laghachi, gaa nʼọzara Damaskọs. Mgbe i ruru ebe ahụ, tee Hazael mmanụ ịbụ eze Aram. 16 Teekwa Jehu, nwa Nimshi mmanụ ịbụ eze Izrel. ga-etekwa Ịlaisha nwa Shafat, onye Ebel-Mehola mmanụ ịbụ onye amụma nʼọnọdụ gị.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também