Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Eze 3

26 Nwanyị ahụ nwa ya dị ndụ jupụtara nʼọmịiko nʼebe nwa ya nọ, gwara eze sị, "Biko, onyenwe m, kunye ya nwantakịrị ahụ dị ndụ. Egbukwala ya."

Ma onye nke ọzọ sịrị, "Kpọwaa ya abụọ. Nwa a agaghị abụ nke gị, gaghị abụkwa nke m."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também