Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Reis 4

Amamihe Solomọn

29 Chineke nyere Solomọn amamihe, na uche nghọta, na mmụọ ịmụta ọtụtụ ihe nke bara ụba dịka aja dị nʼakụkụ osimiri. 30 Amamihe Solomọn dị ukwuu karịa amamihe ndị si ọwụwa anyanwụ.4:30 Ebe a, na-ekwu banyere ebo ndị Arab bi na mpaghara ọwụwa anyanwụ Palestia. Jen 25:6; Nkp 6:3,33; 7:12; 8:10 Nʼezie, dị ukwuu karịakwa amamihe ndị maara ihe nʼIjipt. 31 maara ihe karịa onye ọbụla, karịa Etan onye Ezra, na Heman, na Kalkol, na Dada, ụmụ ndị ikom Mahol. Ihe banyere ịdị ukwuu ya gbasara na mba niile gbara ha gburugburu. 32 tụrụ puku ilu atọ, deekwa abụ ọnụọgụgụ ha dị otu puku na ise.

Veja também