Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Samuel 13

11 Samuel sịrị, "Gịnị bụ ihe a i mere?"

Sọl zara, "Mgbe m hụrụ na ndị a na-agba aghara aghara, na-esite nʼebe m nọ na-agbapụ, mgbe m lere anya lee, ma ahụghị m ka na-abịa dịka i kwuru, mgbe m hụkwara ndị Filistia ka ha nọ na Mikmash, na-akwado ibuso anyị agha, 12 echeere m, Ugbu a, ndị Filistia ga-arịdakwute m ibuso m agha na Gilgal, ma arịọbeghị m ihuọma Onyenwe anyị.Ya mere m, m jisie ike chụọ aja nsure ọkụ ahụ."

Veja também