Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Samuel 16

11 jụrụ Jesi sị, "Ndị a gwụchaala ụmụ ndị ikom mụtara?"

Jesi zara sị "O fọdụrụ ọdụdụ nwa m, ma nọ nʼọhịa na-azụ atụrụ."

Samuel sịrị, "Ziga ozi kpọlata ya, anyị agaghị anọdụ ala tutu ruo mgbe bịara."

12 zigara ozi ka akpọọ ya, mee ka bịa. O nwere ụcha ahụ pụrụ iche, nwee anya mara mma, dịkwa mma ile anya.

Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara Samuel okwu sị ya, "bụ onye a, bilie tee ya mmanụ."

13 Ya mere, Samuel weere mpi ahụ mmanụ dị tee ya nʼihu ụmụnne ya. Site nʼụbọchị ahụ Mmụọ Onyenwe anyị bịakwasịrị Devid nʼebe dị ukwuu. Emesịa, Samuel laghachiri na Rema.

Veja também