Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Samuel 18

Ekworo Sọl

1 Mgbe Devid gwasịrị Sọl okwu, ịhụnanya dị ukwuu malitere nʼetiti Jonatan na Devid. Jonatan hụrụ Devid nʼanya dịka o si hụ onwe ya. 2 Sọl mere ka Devid nọgide nʼụlọeze. O kwekwaghị ka laghachi nʼụlọ nna ya. 3 Jonatan na Devid gbara ndụ nʼihi na Jonatan hụrụ Devid nʼanya dịka o si hụ onwe ya.

Veja também