Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Samuel 28:7,15

7 Mgbe ahụ, Sọl sịrị ndị na-ejere ya ozi, "Chọtara m nwanyị onye na-ajụ mmụọ ndị nwụrụ anwụ ase, ka m gakwuru ya jụta ya ase."

Ha sịrị, "E nwere otu nwanyị dị otu a nʼEndoa."

15 Samuel sịrị Sọl, "Gịnị mere i ji esogbu m, site na ịkpọlite m?"

Sọl zara, "Anọ m nʼoke nsogbu. Ndị Filistia na-ebuso m agha, ma Chineke esitekwala nʼebe m nọ wezuga onwe ya. Ọ naghị azakwa m ọzọ, maọbụ site na ndị amụma, maọbụ site na nrọ. Nʼihi ya ka m ji kpọọ gị, ịjụ gị ihe m ga-eme."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.