Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Samuel 4:11,17,22

11 Ndị Filistia dọtara igbe ọgbụgba ndụ Chineke nʼagha, ma gbukwaa Hofni na Finehaz ụmụ Elayị.

17 Onyeozi ahụ zara sị, "Izrel sitere nʼihu ndị Filistia gbaa ọsọ. E tigbukwara ọtụtụ nʼime ndị agha ha. Ọzọ, ụmụ gị abụọ, Hofni na Finehaz nwụrụ. E burukwara igbe ọgbụgba ndụ Chineke."

22 O kwuru sị, "Ebube esitela nʼIzrel pụọ, nʼihi na e buuru igbe Chineke."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.