Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Samuel 7

1 Ya mere, ndị ikom Kiriat Jearim bịara buru igbe ọgbụgba ndụ7:1 Igbe ọgbụgba ndụ ahụ dịgidere nʼebe a, ruo oge Devid bịara bulata ya na Jerusalem. 1Sa 6:21; Abụ 132:6; 2Sa 6:2-3 Onyenwe anyị bubata ya nʼụlọ Abinadab nke dị nʼelu ugwu. Ha doro Elieza, ọkpara Abinadab nsọ, ka bụrụ onye na-elekọta igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị.

Mmeri Samuel meriri ndị Filistia na Mizpa

2 Igbe ahụ dịgidere na Kiriat Jearim ogologo oge, iri afọ abụọ zuruoke. Ma nʼoge a niile, ndị Izrel nọ na-eru ụjụ nʼihi Onyenwe anyị.7:2 Eleghị anya nʼihi na Onyenwe anyị chepuru ihu ya site nʼebe ha nọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também