Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Timoti 6

10 Nʼihi na ịhụ ego nʼanya bụ mgbọrọgwụ6:10 Ya bụ nzọ ụkwụ mbụ nke ime ihe ọjọọ niile dị iche iche. Ụfọdụ ndị hụrụ ego nʼanya, ndị na-achọsi ya ike, adapụla nʼokwukwe ha, si otu a tinye onwe ha nʼọtụtụ ọnọdụ na-ewetara ha obi ọjọọ na iru ụjụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também