Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Tesalonaịka 2

7 bụ ezie, dị ka ndị ozi Kraịst, anyị gara abụ ibu arụ nye unu.

Kama, anyị biri nʼetiti unu site nʼịdị nwayọọ dị ka ndị bụ nne na-azụ ụmụntakịrị ha, na-elekọta ha. 8 Nʼihi na anyị hụrụ unu nʼanya nke ukwuu ruo na bụghị naanị na anyị kwusaara unu oziọma Chineke kama anyị nyekwara unu ndụ anyị. Nʼihi na unu dị anyị nʼobi nke ukwu.

Veja também

1 Tessalonicenses
Ver todos os capítulos de 1 Tessalonicenses