Pular para o conteúdo
Publicidade

2 Ndị Kọrint 5

18 Ma bụ Chineke bụ onye na-eme ihe ndị a. bụ ya onwe ya sitere nʼaka Kraịst mee ka anyị na ya dịrị nʼudo. Ma ugbu a, o nyela anyị ọrụ ije ozi, ịkpọ ndị ọzọ ka ha bịa ka ya na ha dịrịkwa nʼudo.

Veja também