Pular para o conteúdo
Publicidade

2 Ihe E Mere 20

12 O Chineke anyị, bụ na gaghị ekpe ha ikpe? Nʼihi na ike adịghị nʼime anyị iguzogide igwe mmadụ ndị a bara ụba na-abịa ịlụso anyị ọgụ. Anyị amakwaghị ihe anyị ga-eme, kama bụ na gị ka anya anyị na-adịkwasị."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também