Pular para o conteúdo
Publicidade

2 Samuel 22

5 Ebili mmiri nke ọnwụ gbara m gburugburu;

Ịchị ọkụ nke mbibi ọjọọ kpuchiri m.22:5 Mmekpa ahụ nke na-eweta mbibi bịakwasịrị m

6 Ụdọ niile nke ili kere m agbụ,

Ọnya nke ọnwụ guzogidere m.

7 "Nʼọnọdụ oke mkpagbu m, akpọkuru m Onyenwe anyị,

akpọkuru m Chineke m.

Akwa m ruru ya ntị.

O sitekwara nʼụlọnsọ ukwu ya nụ olu m.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também