Pular para o conteúdo
Publicidade

2 Tessalonicenses 3

10 bụladị mgbe anyị na unu nọ, anyị nyere unu iwu a sị, "Onye ọbụla na-agaghị ọrụ ya erila nri."

11 Ma anyị anụla na ụfọdụ nʼetiti unu na-anọ nkịtị na-arụghị ọrụ ọbụla, kama ndị dị otu a na-agagharị, na-etinye anya nʼihe na-agbasaghị ha. Ha anaghị arụ ọrụ ọbụla. 12 Anyị na-enye ndị a iwu, na-adụsịkwa ha ọdụ ike site nʼaha Onyenwe anyị Jisọs Kraịst, si ha wetuo obi ha ala rụsie ọrụ ha ike. Ka ha riekwa nri ha ji aka ha rụpụta.

Veja também

2 Tessalonicenses
Ver todos os capítulos de 2 Tessalonicenses