Pular para o conteúdo
Publicidade

Mkpughe 1

5 sitekwa nʼaka Jisọs Kraịst, onye bụ onyeama kwesiri ntụkwasị obi, na onye mbụ sitere na ndị nwụrụ anwụ bilie, nakwa onye na-achị ndị eze niile nke ụwa.

Nye onye ahụ hụrụ anyị nʼanya ma meekwa ka anyị site nʼọbara ya nwere onwe anyị pụọ na mmehie. 6 O mere ka anyị bụrụ alaeze, ndị nchụaja nye Nna ya bụ Chineke. bụ ya ka otuto niile na ike niile dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também