Pular para o conteúdo
Publicidade

Mkpughe 11

Opi nke asaa

15 Ka mmụọ ozi nke asaa fụrụ opi ike ya, oke olu dị iche iche dara ike ike nʼeluigwe, na-asị,

"Alaeze niile nke ụwa

abụrụla alaeze Onyenwe anyị, na nke Kraịst ya.

Ya onwe ya ga-achịkwa ruo mgbe niile ebighị ebi."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também