Pular para o conteúdo
Publicidade

Apocalipse 12

9 Dragọn ukwu ahụ, bụ agwọ ochie ahụ a na-akpọ ekwensu maọbụ Setan, nke na-eduhie ndị niile bi nʼụwa. A tụdara ya nʼụwa, ya na ndị mmụọ ozi ya niile.

10 Mgbe ahụ, anụrụ m oke olu si nʼeluigwe na-ada sị,

"O mezuola nʼikpeazụ, bụ nzọpụta Chineke na ike

na alaeze Chineke anyị, na ikike ịchị isi Kraịst ya,

ha abụrụla ihe dị ire.

Nʼihi na e sitela nʼeluigwe chụtuo

onye ahụ na-ebo ụmụnna anyị ebubo.

na-ebo ha ebubo ehihie na abalị nʼihu Chineke.

Veja também