18 Nke a ka chọrọ amamihe maka ịghọta ya. Ka onye ọbụla nwere ọgụgụisi, gụọ ọnụọgụgụ nke anụ ọhịa ahụ, nʼihi na ọ bụ ọnụọgụgụ mmadụ.13:18 Nke a bụ akara ọnụọgụgụ mmadụ e kere eke. Ọnụọgụgụ ahụ bụkwa narị isi na iri isi na isii, ya bụ 666.