Pular para o conteúdo
Publicidade

Mkpughe 17

8 Anụ ọhịa ahụ hụrụ, nwere mgbe dịịrị, ma ugbu a, dịkwaghị. Ma ga-esi nʼolulu Abis ahụ pụta banye na mbibi. Ma nlọghachi ya ga-eju ndị ahụ a na-edeghị aha ha nʼime akwụkwọ ndụ ahụ site nʼoge e kere ụwa anya. Nʼihi na e nwere mgbe dịịrị, ma ugbu a, dịkwaghị, ma ga-emesi bịa.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também