Pular para o conteúdo
Publicidade

Apocalipse 21

Eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ

1 Mgbe ahụ, ahụrụ m eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ.21:1 Aịz 65:17 Eluigwe nke mbụ na ụwa nke mbụ agabigala, osimiri adịghịkwa.

27 dịkwaghị ihe ọbụla rụrụ arụ ga-abata nʼime ya. Otu a kwa, dịkwaghị onye na-eme ihe arụ, maọbụ onye ụgha ga-abata nʼime ya, kama bụ naanị ndị ahụ e dere aha ha nʼakwụkwọ nke ndụ Nwa Atụrụ ahụ.

Veja também