Pular para o conteúdo
Publicidade

Mkpughe 3

8 Amaara m ọrụ gị niile. Lee, edebela m nʼihu gị ọnụ ụzọ nke e meghere emeghe, nke onye ọbụla na-apụghị imechi. Amaara m na i nwere ike dị ntakịrị, ma i debere okwu m, gọnarịkwaghị aha m.

Veja também