Pular para o conteúdo
Publicidade

Mkpughe 4

8 Nke ọbụla nʼime ihe anọ ndị a dị ndụ nwere nku isii. Anya jupụtara nʼahụ ha niile na nʼime ha, bụladị nʼokpuru nku ha. Ehihie na abalị niile, ọrụ ha bụ iti mkpu na-asị,

" Nsọ, Nsọ, Nsọ

ka Onyenwe anyị Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile dị,4:8 Aịz 6:3

bụ onye ahụ dịkwaarị, onye ahụ na-adị, na onye ahụ na-aga ịbịa."

Veja também