Pular para o conteúdo
Publicidade

Mkpughe 5

Akwụkwọ kọwara ihe na-aga ime

1 Mgbe ahụ, ahụrụ m akwụkwọ e dere ihe ihu na azụ, nke a fụkọrọ afụkọ, kakwasịkwa ya akara asaa, ka dị nʼaka nri onye ahụ nọkwasịrị nʼelu ocheeze ahụ. 2 Ahụkwara m otu mmụọ ozi dị ukwuu, ka na-ekwusa okwu nʼoke olu na-asị, "bụ onye kwesiri ịnyakapụ akara ndị a ma saghee akwụkwọ ahụ a fụkọrọ afụkọ?"

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também