Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọrụ Ndị Ozi 19

4 Mgbe ahụ, Pọl sịrị, "Baptizim Jọn bụ nke gbasara nchegharị site na mmehie, na-agwa ndị mmadụ ka ha kwere nʼonye ahụ na-eso ya na-abịa, nke bụ, ikwere nʼime Jisọs." 5 Mgbe ha nụrụ nke a, e mere ha baptizim nʼaha Onyenwe anyị Jisọs.

Veja também