Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọrụ Ndị Ozi 2

Ọbịbịa nke Mmụọ Nsọ

1 Mgbe ụbọchị Pentikọọsụ ruru, ha niile zukọtara nʼotu ebe. 2 Na mberede, ụzụ yiri nke oke ifufe dị ike sitere nʼeluigwe bịa jupụta nʼụlọ ahụ ha nọ. 3 Ha hụrụ ihe dịka ire ọkụ ka o kewara nọkwasị nʼisi ha nʼotu nʼotu. 4 Ha niile jupụtara na Mmụọ Nsọ, malite ịsụ asụsụ dị iche iche dịka Mmụọ Nsọ nyere ha ike.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também