Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọrụ Ndị Ozi 8

18 Mgbe Saimọn hụrụ na a na-enye Mmụọ Nsọ naanị site nʼaka ndị ozi bikwasịrị ha nʼisi, o chere ha ego nʼihu, 19 sị, "nyekwanụ m ike a. Ka onye ọbụla m bikwasịrị aka nʼisi nata Mmụọ Nsọ."

20 Ma Pita sịrị, "Gị na ego gị laakwa nʼiyi. Nʼihi na i chere na ga-eji ego zụta onyinye Chineke.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também