Pular para o conteúdo
Publicidade

Atos 8

32 Mpaghara akwụkwọ nsọ na-agụ bụ nke a,

"E duuru ya dị ka atụrụ gaa nʼebe a ga-egbu ya.

Dịka nwa atụrụ na-anọ nwayọọ nʼihu onye na-akpacha ya ajị,

otu a ka na-emegheghị ọnụ ya.

33 Nʼọnọdụ ịdị ala ya, e meghị ka ikpe ziri ezi ruo ya aka.

Onye ga-akọ akụkọ banyere agbụrụ ya?

Nʼihi na e sitere nʼụwa wepụ ndụ ya."8:33 Aịz 53:7,8

34 Onozi ahụ jụrụ Filip, "Biko, gwa m, onye ka onye amụma a na-ekwu okwu ya? bụ ihe banyere onwe ya ka na-ekwu, ka bụ banyere onye ọzọ?" 35 Mgbe ahụ, Filip malitere ikwu okwu, site nʼakụkọ akwụkwọ nsọ na-agụ kọọrọ ya akụkọ oziọma banyere Jisọs.

Veja também